25 O wee sị ha: “Olee ebe okwukwe unu dị?” Ma n’ihi egwu, ọ tụrụ ha n’anya, ha wee na-asị ibe ha: “Ònye n’ezie ka onye a bụ, n’ihi na ọ na-enye ọbụna ifufe na mmiri iwu, ha na-erubekwara ya isi?”+
19 Otú ọ dị, mgbe ha kwọọrọ ụgbọ ha ruo ihe dị ka maịl atọ ma ọ bụ anọ, ha hụrụ Jizọs ka ọ na-eje ije n’elu oké osimiri ma na-abịaru ụgbọ mmiri ahụ nso; egwu wee tụwa ha.+