Matiu 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ọ na-aga n’akụkụ oké osimiri Galili,* ọ hụrụ ụmụnne abụọ, bụ́ Saịmọn+ onye a na-akpọ Pita+ na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ azụ̀ n’ime oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀. Luk 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ọ kwụsịrị ikwu okwu, ọ sị Saịmọn: “Kwọrọ ụgbọ a banye n’ebe dị omimi, wụnyekwanụ ụgbụ+ unu ka unu wee gbute azụ̀.”
18 Ka ọ na-aga n’akụkụ oké osimiri Galili,* ọ hụrụ ụmụnne abụọ, bụ́ Saịmọn+ onye a na-akpọ Pita+ na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ azụ̀ n’ime oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.
4 Mgbe ọ kwụsịrị ikwu okwu, ọ sị Saịmọn: “Kwọrọ ụgbọ a banye n’ebe dị omimi, wụnyekwanụ ụgbụ+ unu ka unu wee gbute azụ̀.”