-
Levitikọs 15:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 “‘Ma ọ bụrụ na ọbara nke na-agbapụta nwaanyị n’ahụ́ agbaa ya ọtụtụ ụbọchị+ n’oge na-abụghị oge ịhụ nsọ ya,+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọbara agbaa ya gafee oge adịghị ọcha nke ịhụ nsọ ya, ụbọchị niile nke adịghị ọcha ya n’ihi ihe na-agbapụta ya n’ahụ́ ga-adị ka ụbọchị adịghị ọcha nke ịhụ nsọ ya. Ọ bụ onye na-adịghị ọcha.
-