Levitikọs 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “‘Ihe ọ bụla metụrụ anụ ya ga-adị nsọ,+ mgbe mmadụ fesakwara ọbara ya n’uwe,+ ị ga-anọ n’ebe dị nsọ+ sụọ ihe o fesara ọbara. Matiu 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ihi na ọ nọ na-agwa onwe ya, sị: “Ọ bụrụ na m bitụ naanị uwe elu ya aka, m ga-agbake.”+
27 “‘Ihe ọ bụla metụrụ anụ ya ga-adị nsọ,+ mgbe mmadụ fesakwara ọbara ya n’uwe,+ ị ga-anọ n’ebe dị nsọ+ sụọ ihe o fesara ọbara.