Matiu 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ọ batara n’ụlọ onye ahụ na-achị achị+ ma hụ ndị na-egbu ọjà nakwa ìgwè mmadụ ka ha nọ n’ọgba aghara,+ Luk 8:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ma mmadụ niile nọ na-akwa ákwá, na-eti aka n’obi wee na-eruru ya uju. O wee sị: “Kwụsịnụ ịkwa ákwá,+ n’ihi na ọ nwụghị anwụ kama ọ na-ehi ụra.”+ Jọn 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+
23 Mgbe ọ batara n’ụlọ onye ahụ na-achị achị+ ma hụ ndị na-egbu ọjà nakwa ìgwè mmadụ ka ha nọ n’ọgba aghara,+
52 Ma mmadụ niile nọ na-akwa ákwá, na-eti aka n’obi wee na-eruru ya uju. O wee sị: “Kwụsịnụ ịkwa ákwá,+ n’ihi na ọ nwụghị anwụ kama ọ na-ehi ụra.”+
11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+