Ọrụ Ndịozi 24:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ụbọchị ụfọdụ gasịrị, Filiks+ na Drusila nwunye ya, bụ́ nwaanyị Juu,+ bịara, o zikwara ka a kpọọ Pọl, o wee gee ya ntị n’ihe metụtara inwe okwukwe na Kraịst Jizọs.+
24 Mgbe ụbọchị ụfọdụ gasịrị, Filiks+ na Drusila nwunye ya, bụ́ nwaanyị Juu,+ bịara, o zikwara ka a kpọọ Pọl, o wee gee ya ntị n’ihe metụtara inwe okwukwe na Kraịst Jizọs.+