Matiu 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ndị riri ya dị ihe dị ka puku ndị ikom ise, ma e wezụga ndị inyom na ụmụntakịrị.+ Jọn 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ha tụtụkọtara ya. Ha wee tụtụkọta achịcha ọka bali ise ahụ e rifọrọ erifọ. O wee ju nkata iri na abụọ, nke bụ́ ihe ndị ahụ riri nri rifọrọ.+
13 Ya mere, ha tụtụkọtara ya. Ha wee tụtụkọta achịcha ọka bali ise ahụ e rifọrọ erifọ. O wee ju nkata iri na abụọ, nke bụ́ ihe ndị ahụ riri nri rifọrọ.+