-
Matiu 15:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Ma unu sịrị, ‘Onye ọ bụla nke na-agwa nna ya ma ọ bụ nne ya, sị: “Ihe ọ bụla m nwere nke i nwere ike isi na ya rite uru bụ onyinye a raara nye Chineke,”
-
-
Matiu 23:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 Unu na-asịkwa, ‘Ọ bụrụ na onye ọ bụla ejiri ebe ịchụàjà ṅụọ iyi, ọ dịghị ihe ọ bụ; ma ọ bụrụ na onye ọ bụla ejiri onyinye dị n’elu ya ṅụọ iyi, iwu ji ya.’
-