Ilu 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ndị na-amaghị ihe, maranụ ihe;+ unu ndị nzuzu, nweenụ uche.+ Matiu 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee kpọọ ìgwè mmadụ ahụ ka ha bịa nso, o wee sị ha: “Geenụ ntị ma ghọta ihe ọ pụtara:+