Taịtọs 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọbụna anyị onwe anyị nwere mgbe anyị bụ ndị na-amaghị ihe, ndị na-enupụ isi, ndị a na-eduhie eduhie, bụrụ ohu nke ọchịchọ na ihe ụtọ dị iche iche, na-eme ihe ọjọọ, na-enwekwa anyaụfụ, bụrụ ndị a na-asọ oyi, ndị na-akpọ ibe anyị asị.+
3 N’ihi na ọbụna anyị onwe anyị nwere mgbe anyị bụ ndị na-amaghị ihe, ndị na-enupụ isi, ndị a na-eduhie eduhie, bụrụ ohu nke ọchịchọ na ihe ụtọ dị iche iche, na-eme ihe ọjọọ, na-enwekwa anyaụfụ, bụrụ ndị a na-asọ oyi, ndị na-akpọ ibe anyị asị.+