Ndị Galeshia 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọrụ nke anụ ahụ́ pụtara ìhè,+ ha bụ ịkwa iko,+ adịghị ọcha, omume rụrụ arụ,+ Ndị Efesọs 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+
19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+