Matiu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe Jizọs si n’ebe ahụ gafere n’obodo ọzọ, ebe ọzọ ọ bịara bụ n’akụkụ oké osimiri Galili.+ Mgbe ọ rịgooro n’elu ugwu,+ ọ nọdụrụ ala n’ebe ahụ. Mak 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee pụọ malite ịkọsa n’ime Dikapọlis+ ihe niile Jizọs meere ya, o wee malite iju mmadụ niile anya.+
29 Mgbe Jizọs si n’ebe ahụ gafere n’obodo ọzọ, ebe ọzọ ọ bịara bụ n’akụkụ oké osimiri Galili.+ Mgbe ọ rịgooro n’elu ugwu,+ ọ nọdụrụ ala n’ebe ahụ.
20 O wee pụọ malite ịkọsa n’ime Dikapọlis+ ihe niile Jizọs meere ya, o wee malite iju mmadụ niile anya.+