Ọrụ Ndịozi 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ ihe Pọl mere, ha malitere iti mkpu, na-ekwu n’asụsụ ndị Likeonia, sị: “Ndị bụ́ chi+ adịrịwo ka ụmụ mmadụ wee gbadakwute anyị!”
11 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ ihe Pọl mere, ha malitere iti mkpu, na-ekwu n’asụsụ ndị Likeonia, sị: “Ndị bụ́ chi+ adịrịwo ka ụmụ mmadụ wee gbadakwute anyị!”