Matiu 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Akụkọ banyere ya gazuru Siria dum;+ ha wee kpọtara ya ndị niile ahụ́ na-adịghị mma,+ ndị ọrịa na mmekpa ahụ́ dị iche iche na-esogbu, ndị mmụọ ọjọọ ji na ndị akwụkwụ+ na ndị ahụ́ ha kpọnwụrụ akpọnwụ, o wee gwọọ ha. Luk 4:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ya mere, akụkọ banyere ya nọgidere na-agbasa n’akụkụ ọ bụla nke ógbè dị ebe ahụ gburugburu.+
24 Akụkọ banyere ya gazuru Siria dum;+ ha wee kpọtara ya ndị niile ahụ́ na-adịghị mma,+ ndị ọrịa na mmekpa ahụ́ dị iche iche na-esogbu, ndị mmụọ ọjọọ ji na ndị akwụkwụ+ na ndị ahụ́ ha kpọnwụrụ akpọnwụ, o wee gwọọ ha.