Matiu 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, lee! Mozis na Ịlaịja pụtara n’ihu ha, ha na ya na-akparịta ụka.+ Luk 9:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Lee! ya na ndị ikom abụọ nọkwa na-akparịta ụka, ya bụ, Mozis na Ịlaịja.+