-
Matiu 8:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 Ma mgbe o ruru ná mgbede, ndị mmadụ kpọtaara ya ọtụtụ ndị ndị mmụọ ọjọọ ji; o wee were okwu ọnụ chụpụ ndị mmụọ ahụ, ọ gwọkwara ndị niile ahụ́ na-adịghị mma;
-