Matiu 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị na-eso ụzọ Jizọs wee bịakwute ya naanị ha wee sị: “Gịnị mere na anyị achụpụlighị ya?”+