Luk 9:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ma ha aghọtaghị okwu a. N’eziokwu, e zochiiri ha ya ka ha wee ghara ịghọta ya, ha tụkwara egwu ịjụ ya ajụjụ banyere okwu a.+ Jọn 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jizọs maara+ na ha chọrọ ịjụ ya ajụjụ. Ya mere, ọ sịrị ha: “Ùnu na-ajụrịta onwe unu banyere ihe a, maka na m sịrị, N’oge na-adịghị anya, unu agaghị ahụ m, n’oge na-adịghịkwa anya, unu ga-ahụ m?
45 Ma ha aghọtaghị okwu a. N’eziokwu, e zochiiri ha ya ka ha wee ghara ịghọta ya, ha tụkwara egwu ịjụ ya ajụjụ banyere okwu a.+
19 Jizọs maara+ na ha chọrọ ịjụ ya ajụjụ. Ya mere, ọ sịrị ha: “Ùnu na-ajụrịta onwe unu banyere ihe a, maka na m sịrị, N’oge na-adịghị anya, unu agaghị ahụ m, n’oge na-adịghịkwa anya, unu ga-ahụ m?