Matiu 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị ya: “Gịnị mere i ji ajụ m banyere ihe bụ́ ezi ihe? E nwere otu onye bụ́ ezi onye.+ Ma ọ bụrụ na ị chọrọ inweta ndụ, na-edebe ihe ndị e nyere n’iwu.”+ Luk 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye? Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+
17 O wee sị ya: “Gịnị mere i ji ajụ m banyere ihe bụ́ ezi ihe? E nwere otu onye bụ́ ezi onye.+ Ma ọ bụrụ na ị chọrọ inweta ndụ, na-edebe ihe ndị e nyere n’iwu.”+
19 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye? Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+