Jọn 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ha chịịrị igu nkwụ+ gaa izute ya. Ha wee malite iti mkpu,+ sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ,+ bụ́ eze+ Izrel!”
13 ha chịịrị igu nkwụ+ gaa izute ya. Ha wee malite iti mkpu,+ sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ,+ bụ́ eze+ Izrel!”