Aịzaya 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee gburie ya, wepụsịakwa nkume na ya wee kụọ ezi mkpụrụ vaịn uhie na ya, wuokwa ụlọ nche n’etiti ya.+ O gwukwara ebe nzọchapụta mmanya n’ime ya.+ O wee na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn,+ ma ọ mịrị mkpụrụ vaịn ọhịa.+
2 O wee gburie ya, wepụsịakwa nkume na ya wee kụọ ezi mkpụrụ vaịn uhie na ya, wuokwa ụlọ nche n’etiti ya.+ O gwukwara ebe nzọchapụta mmanya n’ime ya.+ O wee na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn,+ ma ọ mịrị mkpụrụ vaịn ọhịa.+