4 Jizọs wee sị ya: “Hụ na ọ dịghị onye ị kọọrọ,+ kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ nyekwa onyinye+ Mozis kwuru ka a na-enye, ka o wee bụụrụ ndị nchụàjà ihe àmà.”
14 O wee nye nwoke ahụ iwu ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla.+ Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ chụọkwa àjà+ maka ime ka ị dị ọcha, dị nnọọ ka Mozis nyere ntụziaka ya, ka o wee bụụrụ ha ihe àmà.”+