Ọrụ Ndịozi 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma mgbe ha kweere n’ihe Filip kwuru, bụ́ onye nọ na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke+ na banyere aha Jizọs Kraịst, e mere ha baptizim, ma ndị ikom ma ndị inyom.+
12 Ma mgbe ha kweere n’ihe Filip kwuru, bụ́ onye nọ na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke+ na banyere aha Jizọs Kraịst, e mere ha baptizim, ma ndị ikom ma ndị inyom.+