Matiu 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na unu na ndị ogbenye+ nọ mgbe niile, ma mụ na unu anọghị mgbe niile.+ Jọn 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na unu na ndị ogbenye+ nọ mgbe niile, ma mụ na unu agaghị anọ mgbe niile.”