Luk 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sịnụ onye nwe ụlọ ahụ, ‘Onye Ozizi sịrị gị: “Olee ọnụ ụlọ ndị ọbịa bụ́ ebe mụ na ndị na-eso ụzọ m ga-anọ rie nri ememme ngabiga?”+
11 Sịnụ onye nwe ụlọ ahụ, ‘Onye Ozizi sịrị gị: “Olee ọnụ ụlọ ndị ọbịa bụ́ ebe mụ na ndị na-eso ụzọ m ga-anọ rie nri ememme ngabiga?”+