Matiu 26:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Pita sịrị ya: “Ọ bụrụgodị na m ga-eso gị nwụọ, agaghị m agọnahụ gị ma ọlị.” Ndị ọzọ niile bụ́ ndị na-eso ụzọ ya kwukwara otu ihe ahụ.+
35 Pita sịrị ya: “Ọ bụrụgodị na m ga-eso gị nwụọ, agaghị m agọnahụ gị ma ọlị.” Ndị ọzọ niile bụ́ ndị na-eso ụzọ ya kwukwara otu ihe ahụ.+