Matiu 26:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ọ kpọọrọ Pita na ụmụ Zebedi abụọ+ wee malite inwe mwute, na-echegbukwa onwe ya nke ukwuu.+