Matiu 26:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 O wee bịakwute ndị na-eso ụzọ ya ma hụ ka ha na-ehi ụra, o wee sị Pita: “Ọ̀ bụ na unu enweghị ike iso m chee nche ruo ọbụna otu awa?+ Luk 22:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 O wee si ebe ahụ ọ nọ na-ekpe ekpere bilie, gakwuru ndị na-eso ụzọ ya ma hụ ha ka na-ero ụra n’ihi iru uju;+
40 O wee bịakwute ndị na-eso ụzọ ya ma hụ ka ha na-ehi ụra, o wee sị Pita: “Ọ̀ bụ na unu enweghị ike iso m chee nche ruo ọbụna otu awa?+
45 O wee si ebe ahụ ọ nọ na-ekpe ekpere bilie, gakwuru ndị na-eso ụzọ ya ma hụ ha ka na-ero ụra n’ihi iru uju;+