Matiu 26:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ndị jidere Jizọs duuru ya gakwuru Keyafas,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, n’ebe ndị odeakwụkwọ na ndị okenye zukọtara.+ Luk 22:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ha wee jide ya wee kpụpụ+ ya ma kpọbata ya n’ụlọ nnukwu onye nchụàjà;+ ma Pita na-eso ha n’ebe dị anya.+ Jọn 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ha wee buru ụzọ dugara ya Anas; n’ihi na ọ bụ nna nwunye Keyafas, bụ́ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ.+
57 Ndị jidere Jizọs duuru ya gakwuru Keyafas,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, n’ebe ndị odeakwụkwọ na ndị okenye zukọtara.+
54 Ha wee jide ya wee kpụpụ+ ya ma kpọbata ya n’ụlọ nnukwu onye nchụàjà;+ ma Pita na-eso ha n’ebe dị anya.+
13 ha wee buru ụzọ dugara ya Anas; n’ihi na ọ bụ nna nwunye Keyafas, bụ́ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ.+