Matiu 26:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 Mgbe ọ gara n’ụlọ ọnụ ụzọ ámá, nwa agbọghọ ọzọ matara na ọ bụ ya wee gwa ndị nọ n’ebe ahụ, sị: “Nwoke a na Jizọs onye Nazaret nọrọ.”+ Luk 22:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Mgbe obere oge gasịkwara, onye ọzọ nke hụrụ ya sịrị: “Gị onwe gị kwa bụ otu n’ime ha.” Ma Pita sịrị: “Nwoke m, abụghị m.”+ Jọn 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Saịmọn Pita guzo na-anya ọkụ. Ha wee sị ya: “Ọ̀ bụ na ị bụghị otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya?” Ọ gọrọ agọ wee sị: “Abụghị m.”+
71 Mgbe ọ gara n’ụlọ ọnụ ụzọ ámá, nwa agbọghọ ọzọ matara na ọ bụ ya wee gwa ndị nọ n’ebe ahụ, sị: “Nwoke a na Jizọs onye Nazaret nọrọ.”+
58 Mgbe obere oge gasịkwara, onye ọzọ nke hụrụ ya sịrị: “Gị onwe gị kwa bụ otu n’ime ha.” Ma Pita sịrị: “Nwoke m, abụghị m.”+
25 Saịmọn Pita guzo na-anya ọkụ. Ha wee sị ya: “Ọ̀ bụ na ị bụghị otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya?” Ọ gọrọ agọ wee sị: “Abụghị m.”+