Matiu 26:73 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 Mgbe obere oge gasịrị, ndị guzo gburugburu bịara sị Pita: “N’ezie, gị onwe gị kwa bụ otu n’ime ha, n’ihi na, n’eziokwu, ire okwu gị na-arapụta gị.”+ Luk 22:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Mgbe ihe dị ka otu awa gafere, otu nwoke ọzọ malitere ikwusi ike, sị: “N’ezie, ya na nwoke a kwa na-anọ; n’ihi na, n’eziokwu, ọ bụ onye Galili!”+ Jọn 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otu n’ime ndị ohu nnukwu onye nchụàjà ahụ, bụ́ onye ikwu nke nwoke ahụ Pita bepụrụ ntị,+ sịrị: “Ọ̀ bụ na mụ ahụghị gị na ya n’ubi ahụ?”
73 Mgbe obere oge gasịrị, ndị guzo gburugburu bịara sị Pita: “N’ezie, gị onwe gị kwa bụ otu n’ime ha, n’ihi na, n’eziokwu, ire okwu gị na-arapụta gị.”+
59 Mgbe ihe dị ka otu awa gafere, otu nwoke ọzọ malitere ikwusi ike, sị: “N’ezie, ya na nwoke a kwa na-anọ; n’ihi na, n’eziokwu, ọ bụ onye Galili!”+
26 Otu n’ime ndị ohu nnukwu onye nchụàjà ahụ, bụ́ onye ikwu nke nwoke ahụ Pita bepụrụ ntị,+ sịrị: “Ọ̀ bụ na mụ ahụghị gị na ya n’ubi ahụ?”