Matiu 27:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ma mgbe o ruru mgbede, otu onye Arimatia nke bara ọgaranya bịara. Aha ya bụ Josef, onye bụkwa onye na-eso ụzọ Jizọs.+ Jọn 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Josef onye Arimatia rịọrọ Paịlet ka ya buru ozu Jizọs. Ọ bụ onye na-eso ụzọ Jizọs, kama ọ bụ na nzuzo, n’ihi egwu ọ na-atụ ndị Juu;+ Paịlet wee nye ya ikike.+ O wee bịa buru ozu ya.+
57 Ma mgbe o ruru mgbede, otu onye Arimatia nke bara ọgaranya bịara. Aha ya bụ Josef, onye bụkwa onye na-eso ụzọ Jizọs.+
38 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Josef onye Arimatia rịọrọ Paịlet ka ya buru ozu Jizọs. Ọ bụ onye na-eso ụzọ Jizọs, kama ọ bụ na nzuzo, n’ihi egwu ọ na-atụ ndị Juu;+ Paịlet wee nye ya ikike.+ O wee bịa buru ozu ya.+