Aịzaya 53:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ọ nwụrụ, ili ya ga-adị n’etiti ndị ajọ omume+ nakwa n’etiti ndị ọgaranya,+ n’agbanyeghị na o meghị ihe ike ọ bụla,+ aghụghọ adịghịkwa ya n’ọnụ.+ Matiu 27:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Josef wee buru ozu ahụ, fụchie ya ákwà linin ọma dị ọcha,+
9 Mgbe ọ nwụrụ, ili ya ga-adị n’etiti ndị ajọ omume+ nakwa n’etiti ndị ọgaranya,+ n’agbanyeghị na o meghị ihe ike ọ bụla,+ aghụghọ adịghịkwa ya n’ọnụ.+