1 Pita 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị amụma, bụ́ ndị buru amụma+ banyere obiọma na-erughịrị mmadụ nke ga-abịara unu,+ jụrụ ase nke ọma banyere nzọpụta a, jirikwa nlezianya mee nnyocha banyere ya.+
10 Ndị amụma, bụ́ ndị buru amụma+ banyere obiọma na-erughịrị mmadụ nke ga-abịara unu,+ jụrụ ase nke ọma banyere nzọpụta a, jirikwa nlezianya mee nnyocha banyere ya.+