Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 13:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Ọ bụrụ na mmadụ enwee ọkọ ma ọ bụ akpụkpa ma ọ bụ ntụpọ+ n’akpụkpọ ahụ́ ya, o wee ghọọ ọnyá ekpenta+ n’akpụkpọ ahụ́ ya, a ga-akpọrọ ya gakwuru Erọn bụ́ onye nchụàjà ma ọ bụ otu n’ime ụmụ ya bụ́ ndị nchụàjà.+

  • Levitikọs 13:49
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 49 ọ bụrụkwa na ntụpọ ahụ nke na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ ma ọ bụ ọbara ọbara apụta n’uwe ma ọ bụ n’akpụkpọ anụ ma ọ bụ n’owu ndị gara ogologo ogologo ma ọ bụ n’owu ndị gara uhiè uhiè ma ọ bụ n’ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee, ọ bụ ekpenta, a ga-egosi ya onye nchụàjà.

  • Levitikọs 14:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Nke a ga-abụ iwu metụtara onye ekpenta+ n’ụbọchị a ga-ekwupụta na ọ dị ọcha, mgbe a ga-akpọrọ ya gakwuru onye nchụàjà.+

  • Diuterọnọmi 24:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “Kpachara anya maka ihe otiti ekpenta+ ka i wee lezie anya nke ọma mee ihe niile ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-agwa gị.+ Dị nnọọ ka m nyere ha n’iwu, otú ahụ ka unu ga-elezi anya+ mee.

  • Matiu 8:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Jizọs wee sị ya: “Hụ na ọ dịghị onye ị kọọrọ,+ kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ nyekwa onyinye+ Mozis kwuru ka a na-enye, ka o wee bụụrụ ndị nchụàjà ihe àmà.”

  • Luk 5:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 O wee nye nwoke ahụ iwu ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla.+ Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ chụọkwa àjà+ maka ime ka ị dị ọcha, dị nnọọ ka Mozis nyere ntụziaka ya, ka o wee bụụrụ ha ihe àmà.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya