Matiu 25:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Mgbe ogologo oge gasịrị,+ nna ukwu nke ndị ohu ahụ lọtara, ya na ha wee mee mpịazi.+