Jọn 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Jizọs gara n’Ugwu Oliv. Ọrụ Ndịozi 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee si n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv, nke dị nso na Jeruselem, laghachi+ na Jeruselem, nke bụ́ njem na-ewe otu ụbọchị izu ike site n’ebe ahụ.+
12 Ha wee si n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv, nke dị nso na Jeruselem, laghachi+ na Jeruselem, nke bụ́ njem na-ewe otu ụbọchị izu ike site n’ebe ahụ.+