Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Ọrụ Ndịozi 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ezie, Devid arịgoghị n’eluigwe,+ ma ya onwe ya sịrị, ‘Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m,+
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+
34 N’ezie, Devid arịgoghị n’eluigwe,+ ma ya onwe ya sịrị, ‘Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m,+