Luk 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma mgbe ha kpọọrọ unu gaa n’ihu nzukọ ọha mmadụ na ndị ọrụ ọchịchị na ndị na-achị isi, unu echegbula onwe unu banyere otú unu ga-esi zara ọnụ unu ma ọ bụ ihe unu ga-asa ma ọ bụ ihe unu ga-ekwu;+
11 Ma mgbe ha kpọọrọ unu gaa n’ihu nzukọ ọha mmadụ na ndị ọrụ ọchịchị na ndị na-achị isi, unu echegbula onwe unu banyere otú unu ga-esi zara ọnụ unu ma ọ bụ ihe unu ga-asa ma ọ bụ ihe unu ga-ekwu;+