Matiu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m;+ ma onye tachiri obi ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+ Mak 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi ruo ọgwụgwụ+ ka a ga-azọpụta.+
13 mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi ruo ọgwụgwụ+ ka a ga-azọpụta.+