Matiu 24:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eluigwe na ụwa ga-agabiga,+ ma okwu m agaghị agabiga ma ọlị.+ Mak 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Eluigwe+ na ụwa ga-agabiga, ma okwu m+ agaghị agabiga.+ Mkpughe 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+
14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+