Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’olileanya ahụ.+ Na-atachinụ obi n’ime mkpagbu.+ Nọgidesienụ ike n’ekpere.+ Ndị Efesọs 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka unu ji ụdị ikpe ekpere+ ọ bụla na ụdị ịrịọsi arịrịọ ike ọ bụla na-anọgide n’ekpere n’oge niile n’ime mmụọ nsọ.+ Iji mee nke ahụ, mụrụnụ anya mgbe niile, na-arịọsikwanụ arịrịọ ike n’ihi ndị nsọ niile, 1 Pita 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+
18 ka unu ji ụdị ikpe ekpere+ ọ bụla na ụdị ịrịọsi arịrịọ ike ọ bụla na-anọgide n’ekpere n’oge niile n’ime mmụọ nsọ.+ Iji mee nke ahụ, mụrụnụ anya mgbe niile, na-arịọsikwanụ arịrịọ ike n’ihi ndị nsọ niile,
7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+