Jọn 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Adịghị m ekwu banyere unu niile; amaara m ndị m họọrọ.+ Kama ọ bụ ka e wee mezuo Akwụkwọ Nsọ,+ nke sịrị, ‘Onye na-eri nri m ebiliwo megide m.’*+
18 Adịghị m ekwu banyere unu niile; amaara m ndị m họọrọ.+ Kama ọ bụ ka e wee mezuo Akwụkwọ Nsọ,+ nke sịrị, ‘Onye na-eri nri m ebiliwo megide m.’*+