Mkpughe 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị m: “Dee, sị: Obi ụtọ na-adịrị ndị a kpọrọ òkù+ ịbịa nri anyasị ọlụlụ nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ.”+ Ọ sịkwara m: “Ndị a bụ okwu Chineke kwuru n’ezie.”+
9 O wee sị m: “Dee, sị: Obi ụtọ na-adịrị ndị a kpọrọ òkù+ ịbịa nri anyasị ọlụlụ nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ.”+ Ọ sịkwara m: “Ndị a bụ okwu Chineke kwuru n’ezie.”+