2 Ndị Kọrịnt 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka Setan wee ghara ịghọgbu anyị,+ n’ihi na anyị abụghị ndị na-amaghị atụmatụ ya.+ 1 Pita 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+
8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+