Jọn 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na m gwara unu ihe nke ụwa ma unu ekwetaghị, olee otú unu ga-esi kwere ma ọ bụrụ na mụ agwa unu ihe nke eluigwe?+ Jọn 8:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi na mụ onwe m na-ekwu eziokwu, unu adịghị ekwere ihe m na-ekwu.+
12 Ọ bụrụ na m gwara unu ihe nke ụwa ma unu ekwetaghị, olee otú unu ga-esi kwere ma ọ bụrụ na mụ agwa unu ihe nke eluigwe?+