Jọn 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ndị Farisii+ kwuru n’etiti onwe ha, sị: “Unu ahụla na ọ dịghị ebe unu ji azụ aga. Lee! Ụwa dum esorola ya.”+ Ọrụ Ndịozi 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na anyị hụrụ na nwoke a bụ ajọ mmadụ,+ ọ na-akpalikwa ndị Juu niile nọ n’elu ụwa dum mmadụ bi imegide ọchịchị.+ Ọ bụkwa onye ndú nke òtù ndị Nazaret,+
19 Ya mere, ndị Farisii+ kwuru n’etiti onwe ha, sị: “Unu ahụla na ọ dịghị ebe unu ji azụ aga. Lee! Ụwa dum esorola ya.”+
5 N’ihi na anyị hụrụ na nwoke a bụ ajọ mmadụ,+ ọ na-akpalikwa ndị Juu niile nọ n’elu ụwa dum mmadụ bi imegide ọchịchị.+ Ọ bụkwa onye ndú nke òtù ndị Nazaret,+