Matiu 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ugbu a, Jizọs guzo n’ihu gọvanọ; gọvanọ ahụ wee jụọ ya, sị: “Ị̀ bụ eze ndị Juu?”+ Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụ gị kwuru ya.”+ 1 Timoti 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Chineke, onye na-echebe ihe niile ndụ, nakwa n’ihu Kraịst Jizọs, onye mere ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu Pọntiọs Paịlet+ dị ka onye àmà,+ ana m enye gị iwu+
11 Ma ugbu a, Jizọs guzo n’ihu gọvanọ; gọvanọ ahụ wee jụọ ya, sị: “Ị̀ bụ eze ndị Juu?”+ Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụ gị kwuru ya.”+
13 N’ihu Chineke, onye na-echebe ihe niile ndụ, nakwa n’ihu Kraịst Jizọs, onye mere ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu Pọntiọs Paịlet+ dị ka onye àmà,+ ana m enye gị iwu+