Jọn 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ha kpọgidekwara ya n’osisi n’ebe ahụ,+ ya na ụmụ nwoke abụọ ọzọ, otu n’akụkụ nke a, nke ọzọkwa n’akụkụ nke ọzọ, Jizọs wee nọrọ n’etiti.+
18 ha kpọgidekwara ya n’osisi n’ebe ahụ,+ ya na ụmụ nwoke abụọ ọzọ, otu n’akụkụ nke a, nke ọzọkwa n’akụkụ nke ọzọ, Jizọs wee nọrọ n’etiti.+