Matiu 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 otu nwaanyị ji mkpọ̀ alabasta mmanụ nke na-esi ísì ụtọ+ bịakwute ya. Mmanụ ahụ dịkwa oké ọnụ. Nwaanyị ahụ wee malite ịwụkwasị ya n’isi ya ka ọ nọ na-eri ihe na tebụl.
7 otu nwaanyị ji mkpọ̀ alabasta mmanụ nke na-esi ísì ụtọ+ bịakwute ya. Mmanụ ahụ dịkwa oké ọnụ. Nwaanyị ahụ wee malite ịwụkwasị ya n’isi ya ka ọ nọ na-eri ihe na tebụl.